Strategic Wikimedia Affiliates Network
Outdated translations are marked like this.
home | |
about | |
reports | |
talk |
Strategic Wikimedia Affiliates Network
Usoro nke ndị nmekorita Wikimedia netiwok (SWAN) bụ ọgbakọ maka obodo ndị n'emepe emepe maka ojije nke ndị nmekorita Wikimedia iji tụgharịa uche na usoro ojije nke Wikimedia nke afọ puku abụọ na iri ato. Ọ na agbasa na Ọgbara nke Ọgbakọ nke Ndị nmekorita niile iji kwalite nturikota echiche nke ndị ụmụnna maka ojije chata tinyere ọgbakọ mba ụwa.
- Ana anabata mmadụ niile: ị gaghị abụ riri onye nmekorita iji wee sonye na n'mkparita ukaa.
- Nnọkọ nke ọnwa niile gadi n'ụbọchị Soonde.
- Enwere udo ekwentị nke ọgbakọ Telegram maka mkparịta na ga n'iru.
Julaị 2023 meeting
Anyị na kwadebe ugbua maka nnọkọ ọgbakọ n"Sọnde 2023-07-16.
Notes are at Strategic Wikimedia Affiliates Network/2023 07
Edit the notes after reviewing them! Thanks to everyone who joined!
ọgbakọ nnọkọ ndị mbụ
Lee /ndekota peji.